Lee m Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Lee m Chineke‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Lee m Chineke Lyrics (Key G44)

Chorus:

Lee m Chineke anyị abịago n’ụlọ Gị

Chineke lee moo a bịara m ime uche gị.

1. Chineke moo chineke nna,

Ị mazu elu ihe niile onye ma uche Chukwu,

ma ebe Ị mara obi m emerem uche gị.

2. Lee m Chineke, onye njọ furu efu ka m bụ

Chukwu n’ime njọ ka amụrụ moo

Dinwenụ maka ihi ya n’ihi ya kam jiri bịa n’iru Gị

dọka obi m n’iru gị sị gị lee moo.

3. Ọkaka igwe Chukwu okike

ezemụọ leenụ anyị ka-anyị bịara n’iru gị ime uche gị

Dinwenụ nabata anyị n’ụlọnsọ gị.

4. Otu ụbọchị na be Gị kariri ọtụtụ afọ n’ebe ọzọ,

n’ezie anyị nwere isi ọma bụ ndị nọ n’ụlọ Gị.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns