Legodụ ihe Dinwenụ mere Anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Legodụ ihe Dinwenụ mere Anyị‘ is one of the popular Igbo Hymns composed from Psalm 126 which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Legodụ ihe Dinwenụ mere Anyị Lyrics (Key D34)

Chorus: Legodụ ihe Dinwenụ mere anyị n’eziokwu anyị n’enwe añụrị k’anyị goribenụ, k’anyị ñụrịbanụ k’anyị goribenụ gọzienụ Chineke, k’anyị tobenụ Chukwu.

1. Mgbe Dinwenụ gbapụtara Zion

Ọ dị anyị ka nlọ, amụ juru anyị ihu

ukwe juru anyị ọnụ k’anyị ñụrịa na Dinwenụ,

Tobe ya maka ihe omere anyị.

2. Ndi n’amaghị Chukwu n’ekwu maka

Ihe Dinwenụ mere anyị

N’ezie Dinwenụ hụrụ anyị n’anya

Anyị n’enwe nnukwu añụrị.

3. Dinwenụ kpọchigha anyị n’ala anyị

Etu mmiri si edozi ala kpọrọ nkụ

mee ka ndị nile na-alụ ọlụ ñụrịa

n’oge owuwe ihe ubi.

4. Ahụhụ n’adị mgbe a n’alụ ọlụ

Ọñụ g’adị n’oge owuwe ihe ubi

Otito dịrị Dinwenụ, onye n’enye añụrị

Onye mere ka ihe akọrọ n’ubi too.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns