Mba Nile ga-akpọ Isiala [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Mba Nile ga-akpọ Isiala‘ is one of the popular Igbo Hymns composed from Psalm 71 by D. Ipere which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Mba Nile ga-akpọ Isiala Lyrics (Key F)
d’:-:s/t:-:l/s:-:l/-:l:-/m:-:-/-:-:/f:-:s/-:s:-/d:-:-
/m:-:m/r:-:-/-:m:-/d:-:l/s:s:-/m:-:-
Chorus: Mba nile g’akpọ isi ala, mba nile ga-akpọ isi ala n’ihu Gị, Osebụrụwa.
1. O Chukwu nye eze ike ezi ikpe,
Nye nwa eze onyinye nke ezi omume Gị,
ka o jiri ịkwụba aka ọtọ kpere ndị nke Gị ikpe
n’ụzọ ziri ezi, were kpe-nkwuaziri ndị ogbenye ikpe ziri ezi.
2. Udo na ezi omume ga-na-aga n’ihu na-oge ya nile, Oge nile ruo n’ọnwa akwụsị inye íhé, Ọ ga-achị, site n’oshimiri ruo n’oshimiri, Bido na nnukwu mmiri ruo na njedebe nke ụwa.
3. Eze nile nke obodo Tarshish n’ikpere mmiri, ha ga-asọpụrụ ya, Eze ndị Sheba na Seba ga-enye ya onyinye ga, Ndị eze nile ga-akpọ isi ala n’ihu ya. Mba nile ga‐esekpukwuaziri ya.
4. Ọ ga-azọpụta ndị ogbenye na ndị nọ na mkpa mgbe ha bekuru ya, Ọ ga-emere ndị a adịghị ike ebere, Zọkwaazi ndụ ụmụ ogbenye. Otito dịrị Gị, Chukwu – Nna, Chukwu Nwa, Chukwu Mmụọ Nsọ kịta na ekpo nile.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m