Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa Lyrics

Chorus: Mkpụrụobi  m to-be Osebụrụwa,

Tobenụ Chukwu, tobe onyenwe m

Tobenụ onye kere mụ na gị.

Tenor: Tobe-Tobe-Tobe Chukwu mụ na gị.

Bass: Tobenụ Chukwu, tobe onyenwe m

Tobe Chukwu mụ na gị.

1. Ụwa, igwe tobenụ Chukwu o kwesịrị ekwesị na ihe nile o kere ga-eto ya.

2. Ihe na-eku ume, tobenụ Chukwu, o kwesịrị ekwesị, bụrụ ihe ziri ezi n’anyị g’eto Chukwu.

3. Cheta onyinye ngọzi Chukwu o kwesịrị ekwesị na anyị ga-eji ha too Chukwu.

4. Mkpụrụobi m, arụ m n’ihe nile m nwere, Aga m eji ha nile tobe tobe ya ndụ m nile.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns