Mmadụ nile ndị bi N’ụwa [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Mmadụ nile ndị bi N’ụwa‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Mmadụ nile ndị bi N’ụwa Lyrics

s,:-/l,.t,:d:l,/s,:t,/d:-/-

:m/r:t,:d.r/d:l,/t,:-

.t,/d:l,/s,.m,:f,.s,/l,: etc.

1. Mmadụ nile ndị bi n’ụwa

Tobenụ Chineke n’ọñụ,

Werenụ egwu febe Ya

Ụnụ bịa n’ihu Ya n’ọñụ.

2. Chukwu bụ Chineke ezie

Ọ bụ nanị Ya kpụrụ anyị

Anyị bụ ndị nke Ya Ọ na-azụ

Ọ sị n’anyị bụ atụrụ ya.

3. Were otito bịa n’ụlọ Ya

Were ọñụ baa n’obi nke Ya

Na-etonụ aha Ya mgbe dum

O kwesịrị ime otu a.

4. Chukwu bụ Chineke dị mma

Ebere Ya dị mgbe nile

Okwu Ya na-eguzosi ike

Ọ ga-anọrọkwa mgbe nile.

5. Ndị mmadụ na kwa ndị Mmụọma

Nna na Nwa na Mmụọ nsọ

Chukwu nk’igwe n’ala n’efe

Otito n’ebube mgbe dum.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns