Mmirichukwu nke Dinwenụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Mmirichukwu nke Dinwenụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Mmirichukwu nke Dinwenụ Lyrics (4/4)
m:-..s:-.s:-/d:-
.d:m:d/d:m.m:m:m/r:-:-:-//
Chorus: Ñụrịbanụ na Kristi akụzigor’anyị maka mmirichukwu nke mgbahara njọ. N’osimiri Jordan ka jesu kwenyere John mee ya mmiri chukwu. Mmụọ dakawasịrị ya eluigwe were meghee olu si n’igwe were daa nke a bụ nwa m hụrụ n’anya onye ihe ya na-asọ m.
1. Dinwenụ Jesu mere mmirichukwu ma o nweghị njọ ọbụla o mere kama ọ kụziri na ony’ọbụla chọrọ inwe nzọpụta ga-eme mmiri chukwu nke mgbahara njọ.
2. Onyenweanyị Chineke i gosịrị ụwa na Jesu bụ nwa g’ịhụrụ n’anya, Biko mee k’anyị bụ ndị e mere mmirichukwu kwụdosie ike n’oku ịb’ụmụ gị Ị na-akpọ anyị.
3. Jesu i buturu onwe gị ala were kwere nw’odibo gị mee mmirichukwu nyerenụ anyị aka k’anyị jir’ume ak’anyị wee fee gị n’ebe mmadụ i be`anyị.
4. Ih’omimi emewo. Ih’omimi emewo. Site na mmirichukwu Jesu onye ker’ụwa buru njọ anyị niile sachapụsịa ha n’osimiri.
5. K’anyị kweberenụ, Dinwenụ ukw’otito anyị b’ụmụ Ada a mụrụ site na njọ. Jesu siri na mmirichukwu ya gbapụt’anyị na njọ wee mee anyị ụmụ nke Chukwu.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m