Nara Aja N’aka Ụkọchukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nara Aja N’aka Ụkọchukwu‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr Celestine Ezeoke which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nara Aja N’aka Ụkọchukwu Lyrics

Chorus: Nna chukwu dị mma

Aja anyị a bịa n’ihu gị

Naranụ ya nna gọzie ya

Aja anyị na-erunyere gị nna

Bụ ezi aja

Nabata ya site n-aka ụkọchukwu gị

Onye itere ude nye ya ike

Ịbụ ụkọchukwu .

1. Onyinye chineke dị ukwu n’ahụ anyị ngọzi Chineke ebuka n’ebe anyị nọ, o kwesịrị k’anyị kene ya ezi Nna nara’ja ekene anyị.

2. Anyị n’ayọ gị Dinwenụ ka Ị nabata anyị, k’aja nke-a-anyị n’achụnyere gị kwesị na ị ga-anara ya Dinwenụ.

3. Anyị ebunye gị Nna achịcha na mmanya anyị n’ayọ gị k’ido ya nsọ ka ha wee ghọọr’anyị ahụ n’ọbara nwa gị Jesu Krist.

4. Mee obi anyị Nna k’ọdị mma (3x) mak’ọdị mma ije gị mgbe niile.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns