Nara O Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nara O Chukwu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nara O Chukwu Lyrics (Key G24)

d/m:-:r:r/r:-:r:s/f:-:m:m/m:-:-:r/f:-:m:m/m:-:-:-//

Chorus: Nara O Chukwu achịcha na mmanya anyị n’enye gị.

1. Ekele dịrị gị osebụrụwa

Chineke nk’ụwa nile onye nzọpụta.

2. N’ihi n’ọbụ n’uju afọma gị

K’anyị siri nata achịcha anyị n’enye gị.

3. N’ezie ọbụ ihe aka ọlụ mmadụ

sina ihe ala mịtara wee mepụta.

4. Ma anyị n’arịọ gị

K’imee k’ọghọrọ anyị achịcha nke ndụ.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns