Nara Onyinye Gọzie, Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nara Onyinye Gọzie, Chukwu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nara Onyinye Gọzie, Chukwu Lyrics

d’:d’:-/s:l:d’/s:l:f/r:m:-

1. Chukwu nna nara onyinye nk’ụmụ gị.

Chorus: Nara onyinye, gọzie chukwu.

2. Nara chineke dị afọma.

3. Chineke nna doo nar’onyinye anyị.

4. Ihe m nwere ka m ji ekele.

5. Chukwu nna nar’onyinye nk’ụmụ gị.

6. Ọ bụ onyinye kachasị mma.

7. Chukwu nna dị ebube anyị ekele gị.

8. Nara ya ka o ruo n’eligwe.

9. Zite r’anyị ndụ nke si n’igwe.

10. S’otu nw’ahụ bịara k’ọgbapụta anyị.

11. Chukwu nna na nwa na mmụọ nsọ anyị enye gị ekele.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns