Ndị na-eme Uche Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ndị na-eme Uche Chineke‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr Azụka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ndị na-eme Uche Chineke Lyrics (Key C 2/4)

s.l:l.f/m.r:d.s,/l,.d:d/d:-/d’.l:

t/s:l.f/m.m:f.r/m;-.s/s:f.f/m:-//

Chorus: Sọ ndị na-eme uche Chineke ga-ahụ Chukwu, Ha g’enwe ndụ nke dị ọkpụ na-ala eze ya ebe kacha elu.

s.s:l.f/s.s:m/(2x) s.m:m.f/r:d/d:-//

1. A ga m eso onyenwe m, (2ice)

A ga m ahụ ya ebebe.

2. A ga m efe Chukwu mụ (2ice)

sọsọ ya ga-enye mụ ndụ.

3. Jebe nụ na elu-ụwa, (2ice)

ka ụnụ kpọchigha ndị njọ.

4. Ị ga-ahapụ Chukwu gị, (2ice)

Ọ ga-apịa gị n’oge ọnwụ.

5. Anyị ga-ahụ Dinwenụ (2ice)

na mbọsị Ọ ga-abịakwa ọzọ.

6. Otito dịrị Nna Otito dịrị Nwa,

ya na Mmụọ Nsọ mgbe nile.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns