Nekene Ọlụ Dị Mma Chineke Nna Lụrụ Gị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nekene Ọlụ Dị Mma Chineke Nna Lụrụ Gị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nekene Ọlụ Dị Mma Chineke Nna Lụrụ Gị Lyrics

Chorus: Nekene ọlụ dị mma Chineke Nna lụrụ gị ọ bụ gịnị ka ị ga-eji wee kene ya, chekene ihe dị mma Chineke Nna meere gị nwanne m gịnị k’ịga eji nye ya ekene.

Refrain: Aga m eji akụ na ụba O nyere m tụọrọ ya mma mma.

1. Bute onyinye gị, Ref. And Repeat.

2. Nwanne m bute Onyinye gị (2ice) k’anyị jee n’altar ya (2ice)

3. Ọ bụ gịnị ka ị na-eme (2ice) ka anyị jee, k’anyị jee n’altar Chukwu (2ice)

4. Nwanne m gịnị ka ị na-eche (2ice) jee n’altar Chukwu, (2ice) maka ịdị mma ya (2ice). Biko nye ya ekene, Biko nye ya ekene. Ike gị kwere ka anyị soro ha too gị oge nile site n’aja anyị.

5. Gọzie anyị, gọzie anyị, gọzie O Chukwu anyị ndị n’achụrụ gị aja. Nara anyị, nara anyị nara O Chukwu anyị aja nke onwe anyị.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns