Ngọzi dịrị Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ngọzi dịrị Chineke‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ngọzi dịrị Chineke Lyrics (Key A4/4)

d:m.d:r.r:t, /s,.d:t.l:s,.l:t,/d:

d.d:t.t/r.r:d/s.l:s/(s,.l,:s,;d:-)

Chorus:

Ngọzi dịrị Chineke onye ker’ụwa nile

Mgbe nile ngọzi dịrị ya, dịrị ya. Repeat

m.m./r.d/l,.d:t.l/s/l:t//

1. Onye ker’ụwa n’ihe nile dị na ya

mgbe nile ngọzi dịrị Gị, dịrị Gị.

2. Ịhụnanya Chineke enweghị ube

ịhụnanya ya enweghị ube.

3. Chineke zitere nwa ya n’ụwa

nke a iji gbapụta anyị.

4. Ọ na-ezitere anyị mmiri na anwụ

B’ihe n’enye anyị ndụ.

5. Onyere anyị ike nke amamihe

iji nwike ghọta ya.

6. Ndụ anyị dị adị si n’aka ya bịa

ked’ihe ọga emekwar’anyị.

7. Kedụ k’anyị g’esi kwụ-ụgwọ

maka nke a belu sọ n’ezi omume.

8. Ibi ndụ kwụọtọ n’ihu nke Chukwu

b’ihe n’asọ ya ụsọ.

9. Iji ezigbo anya hụ mmadụ ibe anyị

b’ihe n’asọ ya ụsọ.

10. Idebe iwu nke Chineke nyere anyị

b’ihe n’asọ ya ụsọ.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns