Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya Lyrics

Chorus: Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya.

1. Ihe aka gị kụtara k’ịga eri

Añụrị na aga m n’ihu g’abụ nke gị.

2. Nwunye gị g’adị ka osisi Vine

Na-amị mmịmị n’ime ụlọ gị.

Ụmụ gị anọrube teblụ gị

ka ome osisi Olive.

3. Etua ka esi agọzi ndị na-atụ Chukwu egwu.

Ka Chukwu si na Zion gọzie gị ụbọchị ndụ gị nile.

4. K’ịhụkwa agam n’iru nke Jerusalem

Dikwa ndụ hụ ụmụ ụmụ gị.

5. Tobe Nna, Nwa na Mmụọ Nsọ,

Kịta na ụwa ebighịebi

Udo dịkwara Israel.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns