Nna bata Nọnyere m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nna bata Nọnyere m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nna bata Nọnyere m Lyrics

s.m:-.s:d’/s.l:-.s:-/s.l:-.f:s/m//

Chorus: Nna bata nọnyere m bata nọnyere m

Mkpụrụobi m echeela sị Chukwu bụ ndụ m

Sọ gị bụ eze m Chukwu, Chukwu

Nna bata bata, chịba mkpụr’obi m

ekwela ka ajọ mmụọ bata.

1. Chineke nọdụ m nso Nna, k’obi m na-esi ike.

2. Gị bụ onye nche m, gị bụ Onye nche m ọ dịghị ihe, ọzọ m g’achọ.

3. Mee ka m mara ụzọ Gị Dinwenụ kụziere m ụzọ Gị.

4. Mee M ka m gaba na eziokwu Gị kụziere m, n’ibu Chukwu Onye nwe m.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns