N’oriri Ikpeazụ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘N’oriri Ikpeazụ‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Msgr Ezendụka which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
N’oriri Ikpeazụ Lyrics (3/4)
s:-:m’/m:-:r/d’:-
:l/s:s:m/s:-:-/d’:l:t/s:l:l/f:-:-/s:-
:s/m:-:-/-:-:-/s:l:l/f:-:s/m:-:-/-:-:-
/s:l:l/f:-:s/m:-:-/-:-:-/m’:m’:m’/r’:-
:d’/d:-:t/l:-:l/l:-:-/-:-:-:-
/t:r’:t/d’:d’:l/s:-:-/l:-:l/l:-:f/r:-:-/s:-:m/m:-:-//
Chorus: N’oriri Ikpeazụ, Jesu rịọrọ Nna ya ka Nzukọ ya bụrụ otu n’elu ụwa, Anyị na-arịọ gị n’oriri nke tata K’anyị nile soro n’ịrịọ Chukwu K’anyị ncha bụrụ otu ahụ n’ime Sacramenti dị asọ.
1. Maka nzukọ ka anyị nile n’arịọ gị Ka ndị otu Kristi ju n’ịhụnanya, Ka obi mmadụ n’ụwa nile bụrụ otu, Kpokọba mmadụ ncha n’akụkụ gị k’anyị ncha bụrụ otu n’ime Sacrament dị asọ.
2. Anyị n’arịọ maka ndị otu Kristi K’ịkpọchighaa ha n’otu-igwe atụrụ Ka ha wee nọrọ n’okpuru otu onye isi, Na nzukọ nke jikọrọ mmadụ ncha Ka anyị ncha bụrụ otu ahụ n’ime Sacramenti dị asọ.
3. Oge g’eru mgbe Sacramenti g’agwụ, O Jesu kpọbata anyị n’eligwe K’anyị soro ndị Mmụọma na ndị nile dị nsọ, Hụ Gị n’anya n’añụrị na ndokwa K’anyị binyere ebebe ịtọ-N’ime-otu dị ngọzi.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m