Nye Chineke Onyinye [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nye Chineke Onyinye‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Jim A. Mmadụ which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nye Chineke Onyinye Lyrics (Key C24)

Chorus: Nye Chineke onyinye,

Nye ya onyinye

Nye ya onyinye dị mma,

Nye Chineke onyinye,

Ọ ga-enyekwa gị ọzọ.

1. Akụ n’ụba gị bụ Chineke nyere gị

were ya kele ya,

Ọ ga-enyekwa gị ọzọ.

2. Akụ n’ụba gị bụ Chineke nyere gị

were ya, kele ya,

Ọ ga-agọzikwa gị.

3. Ị na-akpata ego,

Ọ bụ amara Chineke,

were ya, kele ya,

Ọ ga-agọzikwa gị.

4. Ị na-amụta nwa

Ọ bụ Ngọzi Chineke,

were onyinye, kele ya

Ọ ga-agọzikwa gị.

5. Ị bụ onye ọchịchị

Ọ bụ nzube Chineke,

chọrọ otu ihe ị ga-enye ya,

were kele ya.

6. Ị na-ekweta ukwe,

Ọ bụ onyinye Chineke,

were olu gị tobe ya,

Ọ ga-agọzikwa gị.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns