Nye Onyinye Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nye Onyinye Chineke‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nye Onyinye Chineke Lyrics

d’:-.l:l.d’/t.t:s:-/l:-.f:f.l/s:s:-//

Chorus: Nye onyinye Chineke

Nye ya onyinye dị nma.

1. Chineke kechara anyị sị anyị yie ya.

2. Ya kere igwe n’ala n’ejighị ihe kee ya.

3. Ihe ọma nile dị n’ụwa si n’aka Chukwu bịa.

4. Nye ya ihe dị mma ọga enyekwa gị ọzọ.

5. Ọrụ nile nwere ụgwọ ka n’ụwa ka n’igwe.

6. Anyị ebunye gị Onyenweanyị iko nke nzọpụta.

7. N’arịọ gị ka ikwe ka ọbata n’ala eze.

8. Site n’ekpere anyị na aha ndị dị nsọ.

9. Otito dịrị Nna, na Nwa na Mmụọ Nsọ.

10. Otu ọ dịrị na izizi kịta n’ekpo nile.

11. N’ụwa ebigh’ebi, n’ụwatụwa nile.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns