Nye Ya Onyinye Dị Mma [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nye Ya Onyinye Dị Mma‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nye Ya Onyinye Dị Mma Lyrics

s:-.m:-.s/f:m:r/d:d.m:r/d:-:-//

1. Nyenụ Chineke anyị onyinye dị mma.

Refrain: N’ihi na Chineke bụ onye onyinye.

2. Kelenụ Chukwu nke igwe maka ọgọ ya nile. (Ref:/Ch)

Chorus: Onyinye dị mma onyinye mara mma onyinye si n’obi. Ọ bụ ya n’asọ Chukwu.

3. Were ihe dị mma bịa nye Chineke anyị. (Ref:)

4. Kelenụ ya Chi anyị bụ Chukwu dị mma. (Ref:/Ch)

5. Kelenụ ya Chi anyị n’echekwa anyị n’ezi (Ref:)

6. Kelenụ ya Chi anyị n’echekwa anyị n’ụlọ. (Ref:/Ch) f/Ch

7. Kelenụ ya onye ọbụla tụọrọ ya mma mma. (Ref:)

8. Kelenụ ya gbasapụ aka nye ya onyinye (Ref:/Ch)

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns