Nyenụ Chukwu Otito [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Nyenụ Chukwu Otito‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Nyenụ Chukwu Otito Lyrics (Key Bb2/4)

d:s,.,f,:f:m/r,.s,:m,.d,:l,:r.,d/d:t,:l,.r:t,.s,/m.r:m.r:d.t,:d.s,/l,.t,:d.f:m;-/r;-.d/d:-:-:-//

Chorus:

Tobenụ Chukwu Alleluia

Tobenụ Chukwu Alleluia,

Alleluia, Alleluia, Alleluia,

Toonu Chukwu.

1. Nyenụ Chukwu otito gbasaanụ ụwa nile,

N’ọbụ Chukwu bụ Dinwenụ,

N’eze nk’ihe nile.

2. Ya k’orimiri, nile

N’aja dị n’ime ala,

N’urukpuru n’ezite mmiri,

N’ihe dị n’elu ụwa.

3. Bịa N’oche Eze nke Ya,

Bịa sekpuoronụ Ya,

Maka n’ọbụ sọ okwu ọnụ Ya,

K’oji kee anyị nile.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns