Ọ bụ Chineke Nwe Ndụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ọ bụ Chineke Nwe Ndụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ọ bụ Chineke Nwe Ndụ Lyrics

1. Ọ bụ Chineke nwe ndụ nwe akụ na ụba,

Ihe nile m nwere n’ụwaa si n’aka ya bịa

Jiri obi gị were ihe dị mma kelee ya

Chineke eze onyinye g’enyekwa gị ọzọ.

2. Chineke n’akpọ gị sị gị bịa

Were ihe gbachara agbacha n’ekwu aja ya,

Onyinye dika nke Abel, ka Ọ n’achọ.

3. Onyinye mara mma bukwara ibu ka Chineke n’ achọ,

Makana ngọzi na ịhụnanya ya enweghị ube nwa mo,

Were obi dị ọcha na umeala, nye onyinye gị,

echela na ọ bụ ihe furu efu,

Chukwu ga-akwụ gị ụgwọ.

4. Nye Chukwu Nna onyinye, nye Chukwu Nwa,

Nyekwazi nụ Mmụọ Nso,

Atọ n’ime otu dị ngọzi, Otu Chukwu, gagọzi gị.

Gọzikwaa aka ọrụ gị.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns