Ọ bụ Gịnị ka m ga-enye Onyenwe m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ọ bụ Gịnị ka m ga-enye Onyenwe m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ọ bụ Gịnị ka m ga-enye Onyenwe m Lyrics

Sop: Ọ bụ gịnị ka m genye onye nwe m

All: Ọ bụ gịnị ka m genye onye nwe m

Bass: Ọ bụ gịnị ka m genye onye nwe m

All: Nyekwa ya n’uju.

Bass:

1. Ihe ọma nile o mere m n’ụwa,

Ọ bụ gịnị ka m ga-eji kwụ ya ụgwọ.

2. Igirigi ndụ onyere m n’ụwa

Ọ bụ gịnị ka m genye onye nwe m.

3. Ngọzi nile m nwetere n’aka ya,

Ọ bụ gịnị ka m genye onye nwe m.

4. Ọrịa nile ọ gwọrọ m n’ụwa,

Ọ bụ gịnị ka m ga-eji kwụ ya ụgwọ.

Responses:

1. Ihe ọma nile o mere m n’ụwa,

Ọ bụ gịnị ka m ga-eji kwụ ya ụgwọ.

2. Igirigi ndụ o nyere m n’ụwa,

Ọ bụ gịnị ka m genye onye nwe m

3. Ngọzi nile m nwetara n’aka ya,

Ọ bụ gịnị ka m genye onye nwe m

4. Ọrịa nile ọ gwọrọ m n’ụwa,

Ọ bụ gịnị ka m ga-eji kwụ ya ụgwọ.

Chorus: Kelee ya, Kelee ya, Kelee ya.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns