Ọ bụ Mbọsị Añụrị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ọ bụ Mbọsị Añụrị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ọ bụ Mbọsị Añụrị Lyrics (Key D 3/4)

s/m:-:m/l:-:l/s:-:-/d’:t:l/s:-:f/r:-:r/m:-:-//

Chorus: Ọ bụ mbọsị añụrị Jesu Kristi nọnyere anyị.

1. s/s:-:s/f:-:s/m:-:-/::l/l:-:l/s:-m/s:-

:m/s:-:-/: :d’/s:-:m/l:-:s/f:-

:m/r:-:t’/t:-:s/l:-:s/s:-:-/

Bịanụ sekpuere ya

Bịanụ nye ya otito.

O si n’eligwe bịa na-ụwa

Maka ihi ndị nke ya.

2. Ya nwa bụ Okwu Chukwu

Ya nwa bụ Nwa Chukwu

Okwu nke n’enweghị ube,

Okwu nke kasị okwu.

3. Okwu nke n’enye ndụ,

Okwu nke n’enye udo,

Jesu, Jesu Jesu bụ ụzọ,

Jesu bụ eziokwu.

4. Ya nwa meriri ọnwụ,

Ya nwa meriri njọ

Ọ nwụrụ ọnwụ n’elu obe

Mak’ihi ndị nke ya.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns