Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m Lyrics

s.s:d’.s/l.l:s.m/f.r:s.s/m:-//

Chorus: Ọ bụ onye ga-adịrị mụ ka Kristi Onye nwe m,

Kristi m oo, Kuzierem ụzọ nke eligwe, Kristi doo.

1. Onye nwe m, Onye nwe m, aga m esogide Gị ruo n’ọnwụ.

2. Okwu nke Chukwu, abịa n’obi anyị, Kristi O Nwa nke Chukwu ịbịala.

3. Onye nwe m, Onye nwe m, aga m esogide Gị ruo n’ọnwụ.

4. Ụwa nile juru na amara Nwa nke Chukwu, Kristi anyị n’eto Gị, O Chukwu.

5. Alleluia, Alleluia, Werenụ ọñụ tobe Chukwu.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns