Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m Lyrics
Chorus: Dinwenụ kwuru sị, Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m, Aga m arịọ Nna ka onye ụnụ mmụọ ọzọ nke ga-anọnyere ụnụ ebebe.
1. Onye nwere ịhụnanya dobere iwu nile. Onye enweghị ịhụnanya, ya asịna na ya ma Chukwu.
2. Iwu ọhụrụ ka m na-enye ụnụ ka ụnụ hụ onwe ụnụ n’anya otu m si hụ ụnụ.
3. Ihe aga eji na-ama na ụnụ bụ ndị otu m bụ ịhụnanya ụnụ hụrụ onwe ụnụ.
4. Onyenweanyị nye anyị ịhụnanya Ị nye anyị ịhụnanya ozuorola anyị.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m