O Chukwu Biko Nara Aja [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘O Chukwu Biko Nara Aja‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

O Chukwu Biko Nara Aja Lyrics

s:s.f/r.d:m.s/r:-/-.f:f.r/m:-:-

/s:s.f:r.d:m.s/r.f:m.r:d:d.d /r:f:m:-/

Chorus: O Chukwu biko nara aja anyị na-achụ,

O Chukwu biko nara aja anyị na-achụ,

O Chukwu gọzie anyị.

1. Ndị nile na-akpọku Jesu, Bịanụ k’anyị nye,

Chukwu achịcha ya na mmanya

I gosị n’anyị bụ ndị nke ya.

2. Achịcha bụ ọrụ n’ike anyị

Ma mmanya bụ afụfụ ụwa,

Aja anyị na-achụ bụ onwe anyị

N’obi logharụ elogha.

3. Chukwu Nna, Gosi ebube gị,

Oge Ị ga-agbanwo achịcha,

Gbanwoazi mkpụrụobi ndị nke gị

Ka ha de’mezina njọ.

4. Anyị jụ ọlụ ekwensu, Otito na nlafu ya,

Mbọsị anyị melụ Baptism,

kwe ezi nkwa ife Chukwu.

5. Onyinye na-eso Chukwu Nna,

Bụ onyinye nke ịhụnanya,

Nke n’ejikọ mmadụ na Chukwu.

Ka n’ụwa ka n’eligwe.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns