O Chukwu Chedo anyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘O Chukwu Chedo anyị‘ is one of the hymns used in Igbo Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as Entrance Hymns for the Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

O Chukwu Chedo anyị Lyrics

.m/s.s:f.s/m:f.m/r:-.m/s.s:-.m/s.s:f.s/m:f.m/r:m.f/m:-/-:/

O Chukwu chedo anyị gọzie anyị oge niile nyere ụmụ gị aka n’oge nke ọnwụ.

s:s:s/m:-f/s:–//

.m/s:f.s/m:f:m/r:f.l/s:-

.d’/s:l.f/m:f.m/r:r.r/m:-/-://

1. O Nna pụrụ ime ihe nile cheta anyị,

Nyere ụmụ Gị aka n’ụwa bụ oshimiri.

2. Biko gee anyị ntị n’ihe anyị n’arịọ

Nna denye aha anyị n’akwụkwọ nke ndụ.

3. Anyị ga efe Gị ụwatụwa nile Chukwu,

Biko mee k’anyị binyere Gị.

4. Ụmụ nke Nzukọ ụmụ Nna na Kristi,

Jisienụ ike n’ihe dị ọkụ g’ajụ oyi.

5. Ndị Mmụọma na ndị ọma nọ n’igwe

Yọtalụ anyị ndu ebebe n’eluigwe.

6. Ngọzi dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ

N’ụwa ebighịebi, n’ụwatụwa nile.

Other Igbo Entrance Hymns

Other Catholic Hymns