Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke Lyrics (Key Bb 2/4)
d.d:-.d/d:d.d/d.d:-.s,/l.s:m,/r.r:-
r/r:r.r/r.r:-.s,/s,.l,:t.d/m.m:-
.m/m:m.m/f.f:f/r:f/m:-:-/
Chorus: Ọ dịghị onye nwere ike ka Chineke
Amamihe mmadụ adịghị ka nke Chineke.
Ịhụnanya mmadụ adịghị ka nke Chineke.
s/d.d:-.m/d:s,.m/f,..f,:-.l,/s,:f/m.m:-/-://
1. Ụmụ mmadụ bịanụ k’anyị kele Chineke anyị
Ọ bụ ya bụ Onye kere igwe na ala.
2. Onye ọbụla tinye olu n’ikele Chukwu,
Ọ ga-agbaghar’ụnụ njọ ma ụnụ gọzie ya.
3. Were obi ọcha n’obi añụrị nabata Jesu
Otito n’ekele n’ọñụ ka Ọ na-achọ n’obi anyị.
4. Obi ebere ka Chukwu ji zite nwa ya n’ụwa,
Nwa ya Jesu hụrụ ụwa n’anya nwụọ maka njọ ụwa.
5. Mee ezi ebere maka njọ nke I ji mehie Jesu
Ọ ga-agbaghara gị njọ ma ikwupụta ha nile
6. Cheta, Onyenweanyị achọghị ọnwụ nke onye mmehie,
Ọ chọrọ ka orogharịa bịa bie ezi ndụ.
7. Ike Chukwu ka Jesu ji rụọ ọrụ m ebube
Ike Chukwu ka O ji site n’ọnwụ bilite.
8. Ike Chukwu ka eji agbanwo achịcha na mmanya.
Ha wee bụrụ ahụ na ọbara nke Dinwenụ Jesu.
9. Kelenụ Chukwu Onye ike nile dị n’aka Ya.
Rịọ Ya ka O nye ụnụ ike imeri ajọ mmụọ.
10. Ọ dịghị onye nwere ike dịka Chineke anyị,
Otito na ekele nile dịrị Chineke.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m