Ọ Gọzie Gị Kelee Ya [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ọ Gọzie Gị Kelee Ya‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ọ Gọzie Gị Kelee Ya Lyrics

Onye Chineke gọziri kelee ya.

Onye Chineke gọziri chọọ ya mma n’elu ụwa.

Ị mara na Chineke lụlụ nnukwu ọlụọma na ndụ gị.

Ị ga-abịanụ sị ya n’omeka.

1. Ndị Chineke gọziri bịa jaa ya mma. Ndị Chineke gọziri chọọ ya mma n’elụwa. Biko Gwam ihe i nwere n’elụwa n’abụghị Chukwu nyere gị, ị ga-abịanụ sị ya n’omeka.

2. Iso na ndị Chineke gọziri bịa jaa ya mma, bịa jaanụ Chineke nk’igwe mma. Oge erugo mgbe’ igeji kelee ya, tụọrọ ya mma mma. Elela anya n’azụ, buru onyinye gị bịa. Chineke onye onyinye bụ ya ga akwu gị ụgwọ nwanne m.

3. Iso na ndị Chineke nyere ọgụgụ isi (Chineke n’akpọ gị bịa ka ị jaa ya mma) ma ha chezoo Chukwu? K’iso na ndị Chineke nyere gị amamihe (maka amamihe Chineke nyere gị ee) Ichezọọ ya ee. Iso na ndị Chineke nyere akụ na ụba ha wee chezọọ? (Chineke n’ajụ gị, Ichezọgo onyinye) k’iso na ndị Chineke nyere ndụ n’eluwa ha chezọọ ya ya. Ọ bụ Chineke nyere gị ahụ ike Ichezọgo? Ọ bụ Chineke bụ chi n’enye nwa ka ichezọgo nwanne m.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns