O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a Lyrics (Key C 2/4)

:t.l/s:d’/r’:t/d’:-/-

m.f/s:d’/m’:d.t/l:d’/-

:m.f/s:d’/m:d’t/l:d’/-

:t.l/s:d’/r’:t/d:-/-://

1. O nwere ịhụnanya dị ka nke a

Na Chukwu bịara n’ụwa

We bụrụ ihe oriri nke mmadụ

Ndị nọ n’ụzọ nk’eligwe.

2. A ga m eje nata ahụ Jesu

Bụ mbe nke ndụ ebebe

Ọ n’enye ahụ mmadụ ike

Nk’iji bilite n’ọnwụ.

3. Jesu, mee ka ahụ na ọbara Gị

Ghuchapụ mmehie m nile

Mee ka ha doo mkpụr’obi m asọ

belata agụụ nk’ime njọ.

4. Biko, Jesu, nye m obi nke Gị

Ka m wee hụ Chukwu n’anya,

Ka m hụ mmadụ ibe m nile n’anya.

Sọsọ mak’ihi Chukwu.

5. K’olili nsọ jikọọ mụ na Gị

Na ndị otu nke Nzukọ

Oge agha nke ụwa gwụsịrị,

K’anyị zukọọ n’eligwe.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns