Obi Jesu dị Asọ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Obi Jesu dị Asọ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Obi Jesu dị Asọ Lyrics

m:-:s/s:-:m/f:-:l/l:-:-//

Chorus: Obi Jesu dị asọ, mee ka m dị ndụ dị asọ

Ahụ Dinwenụ anyị, zọpụta m n’ime njọ.

1. Ọ bara Onye Nzọpụta

Gbube m dịka mmanya,

Mmiri akụkụ Jesu,

Wụcha mmehie m nile.

2. Ka nnukwu ahụhụ gị,

Bụrụ ike na nchedo m

O ezigbo Jesu,

Nụrụ nara ekpere m.

3. Zobe m n’ime ọnya Gị,

Dinwenụ anyị Jesu,

Ka nkewa ghara ịdị,

N’etiti mụ na gị.

4. Zọpụta m O Jesu,

N’ime ọnya nke ekwensu,

Oge m g’ahapụ ụwa,

Kpọbata m n’ụlọ gị.

5. Ka mụ na ndị Mmụọma,

Were binyere gị,

N’otito n’añụrị,

N’ala-eze nke eligwe.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns