Olisa Doo [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Olisa Doo‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Olisa Doo Lyrics

Chorus: Wer’ebere Onyenweanyị

Nara onyinye anyị n’enye

Were ebere nara ya Olisa doo.

1. Wetanụ ihe onyinye bịa nye Chineke,

Onyenweanyị n’ihina onye onyinye ka ọ bụ.

2. Chineke Nna, Chineke ụwa nile

Onye onyinye nara onyinye anyị n’enye gị.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns