Onye Na-enye Onyinye N’obi Ọcha [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Onye Na-enye Onyinye N’obi Ọcha‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Onye Na-enye Onyinye N’obi Ọcha Lyrics

Chorus: Onye na-enye onyinye n’obi ọcha Chineke n’ahụ ya n’anya

Were añụrị bute onyinye n’ihu oche eze ya,

Chineke onye onyinye ga-enyekwa gị mmaji.

1. Ọtụtụ Ngọzi dị iche iche ka o nyere gị bụ Chineke,

Onye dị ukwu were añụrị bịa nye Chukwu ezi ekele,

Chineke onye onyinye kwesịrị inye ekele.

2. K’anyị kele Chineke bunye ya otito

onye bụ ezi Nna onye dịkwa nsọ,

K’anyị kele ya n’ihi na ya kere anyị,

Chineke onye okike Nna onye ebube.

3. Obiọma Chineke n’ebere ya bụ nke mmadụ ndụdụgandụ nile,

mmadụ ga-eji añụrị were ezi obi ya na enye

Chineke ekele mgbe ebighịebi.

4. Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ

kịta n’ụwa ebighịebi Amen.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns