Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m Lyrics
Chorus: Onyenw’ụwa nụrụ o nụrụ o nụrụ o,
Onyenw’ụwa biko nụrụ olu m.
1. Ọ bụ n’obi umeala k’anyị ji bịa sekpuru n’ihu gị,
O Chukwu na-arịọ gị mgbaghara nke njọ anyị mere megide gị.
2. Chukwu onye bi n’igwe, Chukwu onye bi n’igwe meere anyị ebere.
3. O Nna lotakwa ụmụnne anyị ndị jehiere ụzọ,
biko gosịkwa ha ụzọ nke n’enye ndụ.
4. Mee ịhụnanya gị ka Ọ bịakwasị obodo anyị,
Nna biko Obodo anyị chọrọ ịhụnanya.
5. Ha dị ọtụtụ bụ ndị amaghị Kristi, Nwa gị,
Nna were ebere gị dubata ha n’eziokwu.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m