Onyinye Dị Asọ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Onyinye Dị Asọ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Onyinye Dị Asọ Lyrics

Antiphon: Kedụ onyinye na-asọ nna Chineke?

Ọ bụ onyinye dị nsọ onyinye dị ọcha,

Onyinye dị ọcha,

Onyinye juru afọ dịka nke Abel.

Chorus: Nye onyinye dị nsọ, onyinye dị ọcha

Onyinye juru afọ dị ka nke Abel.

1. Ndị ikom bịanụ nye (onyinye dị nsọ onyinye dị nsọ) ganụ nye.

2. Ndị inyo m bịanụ nye…………

3. Ụmụaka bịanụ nye…………….

4. Mmadụ nile bịanụ nye……..

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns