Onyinye Ọma [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Onyinye Ọma‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by D. Amusiogo which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Onyinye Ọma Lyrics (Key G44)

Chorus: Onyinye, onyinye mara mma

Onyinye oo ka m ga-ebunye Chineke-e

K’ọnara k’ọgọzie. DC.

1. Were ihe dị mma nye Chukwu

buru egwu dị mma bugara Chukwu

kelee Chineke dị ebube

Ọ dị ukwu ọ mara mma.

2. Onye n’enye ndụ bụ Chukwu

onye n’enye akụ Chukwu ọma

onye kere igwe ker’ụwa

nara onyinye anyị k’ịgọzie.

3. Ọ na-agwọ m ọrịa anaghị ego

duga m njem dulata

Ọ bụrụgodụ n’onweghị ihe m nwere

ka m nye ya onwe m k’ọgọzie.

4. Ngị onye dị ndụ kulite ka anyị were ọñụ kelee Chukwu

were ihe dị mma buru ibu kelenụ Chi anyị onyeọma.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns