Onyinye Siri N’ezi Obi [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Onyinye Siri N’ezi Obi‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Onyinye Siri N’ezi Obi Lyrics

Bute onyinye obi ọma ka anyị nye Chukwu. Bute onyinye mara mma. Ọ bụ ya n’asọ Chukwu. Onyinye siri n’eziobi gị pụta mgbe obi gị dị ọcha, buru ya, bute onyinye n’ihu Chineke.

1. Ngọzi Chukwu dị n’ụdị n’ụdị Onyinye ya abaka uba. O nwere ndị onyere onyinye akụ n’ụba, nwee ndị ojiri onyinye ọmụmụ gozie, ụwa ezuoke nwanne m. Nke onyere gị nara rịọbanụ ya, ma kwere, Ọ ga-agọzikwa Gị.

2. Onye arịrịọ nọ n’iru gị. Ị kụchaba akpa chọb’oberego, ọkwa nke kacha obere ichezọgo na Chukwu n’ele gị? Isekpuru n’ihu Chineke wee rịọ ya arịrịọ O nwanne m, osi otu ahụ mee gị, obi ọgadịkwa gị mma?

3. I bu mkpa gị nile, wee bịa n’ụlọ Nsọ Chukwu, Oge onyinye erugo. Inyochaba akpa chọba obere ego. Ọ bụrụ na Chíneke buru ngọzi ya bata kee ya ka esi nye onyinye, ọkwa ịtaba onwe gị ụta.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns