Ọra kene ike Jesu [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Ọra kene ike Jesu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Ọra kene ike Jesu Lyrics

Chorus: Bịa mee ya, Bịa mee ya,

Bịa mee ya, Bịa mee ya, Eze ọra,

Bịa mee ya Eze ora.

1. Ọra kene ike Jesu,

ka ndị Mmụọozi ya

Da wepụta okpu nk’Eze

Bịa mee ya, Bịa mee ya, Eze ọra.

2. Mee ya Eze ndị ọma Chukwu,

N’eguzo n’iru ya,

Too ya bụ onye ụnụ soro,

Bịa mee ya, Bịa mee ya, Eze ọra.

3. Ụmụ Israel arọtalụ,

Ndị agbapụtara,

Kelenụ Onye Nzọpụta,

Bịa mee ya, Bịa mee ya, Eze ọra.

4. K’ebe nile n’asụsụ dum,

Na-aza oku a na-akpọ,

Bunye ya ebube ya nile,

Bịa mee ya, Bịa mee ya, Eze ọra.

5. K’anyị soro ndị Nsọ bi n’igwe

Daa na ala n’ụkwụ ya,

Soro na-abụ ebighịebi,

Bịa mee ya, Bịa mee ya, Eze ọra.

6. Otito dịrị Nna na Nwa

Na Mmụọ Nsọ,

Atọ n’otu dị Ngọzi,

Bịa mee ya, bịa mee ya Eze ọra.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns