Osebụrụwa Nze ka Nze [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Osebụrụwa Nze ka Nze‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by Rev. Fr Akaigwe Michael which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Osebụrụwa Nze ka Nze Lyrics

Chorus: Osebụrụwa ọbụ gị bụ Chukwu bu ụwa n isi, Ise chapụ aka elu, ụwa ga-agharikwa.

1. Chukwu mmụọ onye dịrị n’onwe ya,

O nweghị isi mbido k’Ọ na-enwe njedebe.

2. Ma ka nwa si atụkwasị obi n’ebe nne ya nọ,

Osebụrụwa anyị na-echekwube na gị.

3. Chi na-elekọta anyị anya, Ọ bụ gị bi n’igwe.

Chi ka chi nile Osebụrụwa Ị bụ dike.

4. Dinwenụ Jesu n’ime oriri nsọ,

mee k’anyị ndị otu enigwe na ụwa ana-emekọrịta.

5. Ị bụ agaba ji igwe, onye nzọpụta nk’ụwa

biko bịa biri n’ime m eze Kristi m o.

6. Echefula m, alọdụla m Kristi doo biri n ime m,

Site n’afọ nne Osebụrụwa Ị bụ chi mo.

Ekwela ka m laa n’iyi.

7. N ikpeazụ Osebụrụwa Ị bụ site na mmiri baptism,

anyị bụ ụmụ gị Osebụrụwa Ị bụ chi m o.

I zitego mmụọ nsọ onye nkasiobi Osebụrụwa Ị bụ chi mo.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns