Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya Lyrics
1. Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya onye n’enweghị mbido nke Ọ n’enwe isi njedebe. Bụrụkwa Onye Okike Dinwenụ nke ihe nile. Bụrụkwa Onye Okike Dinwenư nke ihe nile.
Chorus: Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị onwe ya, Onye n’enweghị mbido nke Ọ n’enwe isi njedebe nke Ọ n’enwe isi njedebe (2ice)
2. Otito dịrị Chukwu
Onye pụrụ ime ihe nile,
O kere eligwe na ala.
N’ihe nile n’ejighị ihe kee.
Ka Mmụọma ka mmadụ ha
Site n’okwu nke ọnụ ya (2ice)
3. Otito dịrị Chukwu
Onye mazuru ihe nile
Hụzue ihe nzizo ga.
Na iriro anyị bu na uche.
Onye nọ n’ebe nile
Ka na ụwa ka na eligwe. (2ice)
4. Otito dịrị Chukwu
Onye bụ sọsọ otu na onwe Ya
Ka ewe tobe ihe omimi,
Nke ịtọ na otu dị ngọzi
Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
Ha ịtọ bụ sọ Otu Chukwu (2ice)
Other Igbo Dismissal Hymns
- Anyị Agbaba na Nchedo gị
- Chebe m O Nna
- Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi
- Ka Anyi Labazianụ
- Ọra kene ike Jesu
- Otito dịrị Eze ụwa nile
- Osebụrụwa Nze ka Nze
- Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile
- Otito nile dịrị Onyenweanyị
- Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya
- Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
- Hosanna dịrị Gị Onyenwe m
- Pụbanụ ndị otu Kristi
- Toonụ Eze nke Israel
- Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya
- Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ
- Jesu ncheta Ị na-asọka
- Ihe Jesus Meere m