Otito dịrị Eze ụwa nile [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Otito dịrị Eze ụwa nile‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Otito dịrị Eze ụwa nile Lyrics

Chorus: Otito dịrị Nna dịrị

Otito dịrị Onyenweanyị Chukwu

otito dịrị Nna dịrị ya Eze ụwa nile.

1. Nna bụ onye ukwu, onye ji ike nile

Otito dịrị ya, Eze ụwa nile.

2. O nyere anyị ụbọchị taa

K’anyị ñụrịba

Otito dịrị ya, Eze ụwa nile.

3. Nna juru n’afọma,

afọma ya enweghị ube

Otito dịrị ya. Eze ụwa nile.

4. O nyere anyị ihe nile

n’ịhụnanya ya n’enweghị njedebe

Otito dịrị ya Eze ụwa nile.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns