Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ Lyrics
:d.d:d/l,.l,:-.l,:-/-:t,.t,:t,/s,.s:-.s,:-/
-:d.d:d/l,.l,:-.f,:-/r,:s:s/m:-.m:-//
Chorus: Otito dịrị Nna na nwa ya, na Mmụọ Nsọ.
s:s:m/f:m.r:-/m:m:d/r:d.t,:-//
1. Tobenụ Dinwenụ bụ Nna anyị nọ n’elu.
2. Nke n’enwerọ mbido, Nke ọ na-enwe njedebe.
3. Ọ bụ onye Okike, Dinwenụ ihe nile.
4. Ọ mara ihe nile, Na ihe anyị bu n’uche.
5. Ọ nọ n’ebe nile, Ka n’ụwa, ka n’igwe.
6. Ya gbapụtara ụnụ, Na njọ nke ụnụ mere.
7. Ndokwa dịrị Mmadụ, Ndị ihe ha na-asọ Chukwu.
8. Chukwu nọnyere ụnụ, Na ọrịa ncha n’ahụhụ.
9. Ma n’ilo, ma n’ụlọ, Chukwu dịrị ụnụ Nso.
10. Chukwu nke ụmụ ogbenye, Ga azọpụta ndị nke ya.
11. Ekpo ọnwụ ụnụ g’eru, Chukwu ga-anara ụnụ.
12. K’ọdịrị na izizi, kịta n’ekpo nile.
Other Igbo Dismissal Hymns
- Anyị Agbaba na Nchedo gị
- Chebe m O Nna
- Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi
- Ka Anyi Labazianụ
- Ọra kene ike Jesu
- Otito dịrị Eze ụwa nile
- Osebụrụwa Nze ka Nze
- Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile
- Otito nile dịrị Onyenweanyị
- Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya
- Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
- Hosanna dịrị Gị Onyenwe m
- Pụbanụ ndị otu Kristi
- Toonụ Eze nke Israel
- Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya
- Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ
- Jesu ncheta Ị na-asọka
- Ihe Jesus Meere m