Otito nile dịrị Onyenweanyị [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Otito nile dịrị Onyenweanyị‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Otito nile dịrị Onyenweanyị Lyrics

d.d:-.d/m:r/m.d:-.t,/l,:s,/d:d/d:t,/l,:l,/t,.t,:-.t,/d:d//

1. Otito nile dịrị Onyenweanyị Ref.

Nsọpụrụ nile dịrị Onyenweanyị Ref.

Refrain: Bịanụ k’anyị too Ya n’ụwa ebighịebi

Chorus: K’anyị too Ya, k’anyị too Ya, kwenụ.

K’anyị too Ya n’ụwa ebighịebi DC.

2 . Obodo nile toonụ Onyenweanyị.

Ka ndị Mmụọma nile toonụ Onyenweanyị.

3. Ekele dịrị Jesu Onyenweanyị

Nke nwụrụ n’obe maka’ihi njọ anyị.

4. Ezenwanyị Virgin Marịa

Kpakpando ụtụtụ

Ahụike ndị ọrịa.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns