Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile Lyrics

Chorus: Otito nke Chukwu ejugo ụwa nile

K’ụwa nile kelee ya, ọbụ onye ọma.

1. Ọrụ ọma nke Chukwu erugo ụwa nile,

k’ụwa nile kelee………….

2. Afọma nke Chukwu erugo ụwa nile

k’ụwa nile kelee………….

3. Nchedo nke Chukwu, erugo ụwa nile,

k’ụwa nile kelee…………

4. Obiọma nke Chukwu rutere mmadụ nile,

k’ụwa nile kelee…………

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns