Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri Lyrics

d:m.d/s,:/d.m:d.l,/r:r:t.t,/d:d/d:-

Chorus: Bịanụ ụmụ Nna m bịanụ nye Chineke onyinye ukwu,

N’ihina onyego gị ihe nile.

Onyere gị ndụ, nyekwa gị akụ na ụba.

Keleenụ Chineke n’afọma ya

Ihe nile ndị a ka onyere gị n’efu.

s,.d:s,l,/m,:f,/s,.l,:l,.l,/s,:-

1. Otu ụzọ n’ụzọ iri bụ nke Chineke

Nye ya Chineke na-onyere gị ya n’efu.

.s,/d:m.d/l.sl:-:/l,:.l,/s,:-.s,

2. Cheta nwanyị ajadu,

n’onyinye ọma ya a

.d:m.d/ll.sl.– sl/d.d.r.t/d-

O nyere ụba ya nile, o nyere onwe ya.

3. Cheta ọyị anyị bụ Abel, n’onyinye ọma ya

o nyere nnukwu oke ehi, wee kelee Chukwu.

4. Cheta nna anyị Abraham, n’onyinye ọma ya

O nyere Chukwu Isaac, wee mee uche Chukwu.

5. Cheta Nna anyị Chukwu, n’oke afọma ya.

O zitere onye nzọpụta, ka Ọ nwụa maka-anyị.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns