Pụbanụ ndị otu Kristi [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Pụbanụ ndị otu Kristi‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Pụbanụ ndị otu Kristi Lyrics

::s:-/d:-:-:r/m:-:d:-/d:-:-:-/l,:–//

1. Pụbanụ, ndị otu Kristi, Aja Misa agwụgo,

Gawanụ n’ime ụwa k’ụnụ wee doo ya nsọ,

Ụnụ bụ ihe nk’ụwa, ụnụ bụ ụmụ Chineke,

Gosịnụ mmadụ nile Eziokwu nke Chukwu.

2. Jesu n’ezipụ ụnụ

Ka Nna si zipụ ya,

Ime k’alaeze Chukwu

N’agbasa n’elu ụwa.

Kwadebenụ ụwa nke a

Maka ọbịbịa nke Kristi

Maka mbọsị ọnwụ n’ikpe,

Maka ndụ ebebe.

3. Chetanụ, ndị otu Kristi,

Jesu ga-abịakwa ọzọ,

N’ebube n’otito ya,

Ikpe ikpe mmadụ

Anyị g’ahụ ihu ya,

Bụ onye zoro onwe ya taa,

N’aja nke Missa dị asọ,

N’achịcha na mmanya.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns