Sekpulu Nalụ M [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Sekpulu Nalụ M‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Sekpulu Nalụ M Lyrics
1. Welite obi gị elu ebe Chineke Dinwenụ Nna nọ, lee onwe gị anya ikwelụ na ịdị ọcha. Onye nelụ onwe ya anya, fụlụ na ya dị ọcha, Welite obi ya sekpulu nalụ m o. Welite obi ya sekpulu nalụ m o.
2. Onye ọbụla riri ahụ m ñụọ ọbara m n’etoghị eto mara onwe ya ikpe ọnwụ. Kristi kwuru sị onye ahụ n’achọ k’ikpe ahụ Kristi ma ya, Onye ahụ n’achọ k’ikpe ọbara Kristi ma ya o.
3. Welite obi gị elu ebe Chineke Dinwenụ Nna nọ, Lee onwe gị anya, hụ na ịdị ọcha. Onye nelụ onwe ya anya hụrụ na ya dị ọcha, welite obi ya, Sekpulu nalụ m o.
4. Onye ọbụla riri ahụ m n’oge ọdị ọcha bịa biri n’ime m ka m biri n’ime ya. Onye ọbụla ñụrụ ọbara m n’oge ọdị ọcha bịa biri n’ime m ka m biri n’ime ya, Kristi kwuru sị
Refrain: Bịa biri n’ime m ka m biri n’ime gị, Ndị otu Kristi
Refrain: Bịa biri n’ime m ka m biri n’ime gị.
Naranụ ahụ m o Ref:
Naranụ ọbara m o Ref:
Nri n’enye ndụ Ref:
Welite obi gị elu ebe Chineke Dinwenụ Nna nọ. Lee onwe gị anya. I kwere na ịdị ọcha. Onye nelụ onwe ya anya hụrụ na ya dị ọcha welite obi ya sekpulu nalụ m o.
Other Igbo Communion Hymns
- Kulienụ ka Anyị Jenụ Rie
- Lee ka Aha Gị si dị Ebube
- Mba Nile ga-akpọ Isiala
- Mkpụrụobi m na-achọ Dinwenụ
- Mmirichukwu nke Dinwenụ
- Mkpụrụobi m Tobe Osebụrụwa
- Lee Ezigbo Nwatụrụ
- Keleenụ Chukwu
- N’oriri Dị Asọ Eligwe na ụwa na-emekọrịta
- N’oriri Ikpeazụ
- Ndị na-eme Uche Chineke
- Ngị Jesu bụ Ndụ nke Anyị
- Nna bata Nọnyere m
- Obi Jesu dị Asọ
- Ọ bụ Mbọsị Añụrị
- Ọ bụ Onye ga-adịrị Mụ ka Kristi Onye nwe m
- O Chukwu nke M
- Ọ Dịghị Onye Nwere ike ka Chineke
- Onye Nwe Ụwa biko Nụrụ Olu m
- O Nwere Ịhụnanya dị ka nke a
- Oriri Ahụ na Ọbara Kristi
- Oriri Ụmụ Eligwe
- Ihe Ọbụla I meere Otu Onye na Ụmụnna m
- Otu Achịcha, Otu Iko
- Sekpulu Nalụ M
- Site n’ahụ Kristi
- Sọ Ngị O Chineke
- Sọ otu Ihe ka m na-arịọ n’aka Dinwenụ
- Tobe Dinwenụ Mba Nile
- Tobe Jesu bi n’ime m
- Onyenweanyị Meenụ ka ime Uche Gị Bụrụ Nri m
- Anyị Nile bụ Otu na Dinwenụ
- Aga m Eje Nara Ahụ Kristi
- Aga m n’ihu ndị ụrụ ala Enweghị isi
- Dozie m Chukwu ka Mmebe Uche Gị
- Bịanụ Ndị Dị Nsọ
- Chukwu Gọzie ndị Nwere Ịhụnanya
- Chukwu Nwa si n’igwe Bịa n’ime ụwa nke a
- Ihe Nile I mere Anyị Dinwenụ
- Ihe Nile dị n’uche Gị O Dinwenụ
- Ọ bụrụ na Ị hụrụ m n’anya debe iwu m