Site n’ahụ Kristi [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Site n’ahụ Kristi‘ is one of the popular Igbo Hymns composed by C. Abuachi which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Site n’ahụ Kristi Lyrics (Key Eb)

s:m/d:-/s:m/r:-/m.r:m.f/s.f:m

/d’.d’:s.l/f:r/s.s:s.f/m:-/

1. Onyenweanyị Chukwu Nwa O Dinwenụ anyị,

Site n’ahụ Kristi rue mgbe ebighịebi

Anyị n’akpọ Gị Jesu, onye mgbapụta anyị.

.m.r/:.f/m:/:/:/:/d’.d’:s.l/f:r/s.s:s.f/m:-/-;//

Chorus: Site, Site, Site, Site, Site n’ahụ Kristi, Site n’ahụ Kristi ruo mgbe ebighịebi.

2. O Jesu, ekwela m na ahụ na ọbara gị.

Site n’ahụ Kristi ruo mgbe ebighịebi.

I merigo ọnwụ, I nweghị ike ịnwụ ọzọ,

Site n’ahụ Kristi rue mgbe ebighịebi.

3. Ahụ Kristi dị ebube n’alaeze nke eluigwe.

Site n’ahụ Kristi ruo mgbe ebighịebi

Ebe ị nọ n’aka nri Nna n’otito n’ike Ya,

Site n’ahụ Kristi ruo mgbe ebighịebi.

4. Kristi g’abịa ọzọ ikpe ụwa nile ikpe

Site n’ahụ Kristi ruo mgbe ebighịebi

Site n’ọwụwa anyanwụ anyị ncha ga-ahụ Ya

Site n’ahụ Kristi rue mgbe ebighịebi.

5. Anyị n’eche Gị bụ Eze ga-azọpụta ndị nke Gị

Site n’ahụ Kristi, ruo mgbe ebighịebi.

Site n’ahụ gị Kristi wee ruo mgbe ebighịebi

Site n’ahụ Kristi ruo mgbe ebighịebi.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns