Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ Lyrics

s:s:-:f/m:-:d:-/f:-:r:m/m:-:-:-

/s:s:m:f/r:-:-:-/s:m:d:r/t,:-:s,:-

/m:m:s:m/d:-:s,:-/l:-:s,:d/d:-:-:-

/m:s:m:d/f:r:t,:s,/f,:l:-:s/s:-:-//

Chorus: Sọ gị k’anyị ga-eso rue ọgwụgwụ na ndụ anyị nile, Gị k’anyị ga-ebeku Nna, íhé gị ka anyị ga-eso rue ọgwụ-gwụ, ọbụla na ụzọ nk’anyị gba ọchịchị.

1. Dinwe-nụ za anyị, nye anyị o ịhụ-na-nya g’ahụ nke dimma were obi ebere do anyị ihu.

2. Dinwenụ nye anyị sọ Ị-hụ-na-nya Ịhụnanya Gị nke dị agwụ-agwụ mee ebere Dinwenụ.

3. Dinwenụ biko nye anyị ndụ, nye anyị ike, onweghị onye ga-adị mma ma ọbụghị gị.

4. Onye okike ụwa, Nna nk’ịhụnanya Nna nke dị ebere dị ịhụnanya.

5. Ebere, ebere gị bụ ndụ ọma. Amara gị ka I ji chọọ ya mma.

6. Nye anyị tata ihe na-akpa anyị, íhé gị ka anyị ga-eso rue ọgwụgwụ.

Other Igbo Dismissal Hymns

Other Catholic Hymns