So m Too Chukwu [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘So m Too Chukwu‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
So m Too Chukwu Lyrics
1. Kedụ ihe m g’enye gị (Chukwu okike kedụ ihe m g’enye gị) Chineke ọma mma mma zuru ahụ. Kedụ ihe m ga-emere Chineke odogwu n’agha (isı iyi nke ndụ mo agada gbachiri ụzọ Chukwu, nke nke iyi n’ebu ogwe) Ọ bụ onye ga akọchasị.
Mmeso ọma Chineke naanị abụ ọma k’anyị jiri bịa n’ihu Gị Chineke, abụ otito ka m jiri bịa Ezi Chukwu. (Bass. Soro m tobe Chukwu tobe Nna tobe Nna soro m tobe Nna doo Tobe Nna Tobe Nna mkpụrụobi m tobe nna doo tobe onye dị ukwu). Soro m n’eto ya na ọ dị mma. Soro m tobe ya na ọdị mma ndị nke Chineke bịanụ.
Aga m akọrọ ụnụ ihe Chukwu meere mo na ọdịegwu. Ị hụrụ m n’anya Chineke karịchaa. Mgbe nile mkpọkuru Gị. Ị na-aza m eleghị anya n’azụ. N’ime mkpa m ka m bekuru Gị ọkwịzara mo Chineke, onye dịka gị eze igwe o abụ otito ka m g’eji wee. Kelee gị Chukwu Nna mo, abụ otito ka m ga-eji jaa gị mma. O Chineke ịdị mma ebube gị dị ukwu.
2. Aga m eji ụbọ wee kpọrọ Chineke m egwu. Wee kelee ya n’ihe ọma o mere mo. Aga m eji une wee kelee Dinwenụ. Aga m eji ọnụ m bụọrọ ya abụ dị ụtọ.
(Bass. Taraba dib dib, Taraba dib dib Teberebe dib dib dib, wer’ọnụ m bụọrọ ya abụ dị ụtọ, Taraba dib diba, Taraba dib dib, Teberebe dib dib dib, kelee Chineke maka, ihe ọ na-emere anyị o wer’ọnụ m too ya) la la la la la la la la la la la la la la; kelee ya n’ihe ọma o-meero mo, la la la la la la la la la la la la la la la, Aga eji une wee kelee Dinwenụ, Aga m eji ọnụ m bụọrọ ya abụ dị ụtọ. Soro m tobe Chukwu. Ihe o meere mo, ihe o meere mo, Ihe ọ na-emere mo, ọnụ m apụghịkọcha.
(Bass: Bịanụ ka anyị too ya nwanne m bịanụ ka anyị too ya ewo, Chineke mo, tobe Chineke Nna) Ngọzi o nyere mo, Amara o nyere mo. Ihe ọ na-emere mo ọnụ m apụghịkọcha.
(Bass. Ngọzi ya bara ụba, Amara ya dịka okoshimiri O Chineke mo tobe Chineke Nna) Ndụ nke o nyere mo, Ahụike o nyere mo, Ihe ọ na-emere mo ọnụ m apụghịkọcha (Bass. Ndị dị ndụ ga-aja ya mma. Ndị dị ndụ ga-ebunyenụ gị otito Chineke mo.
Tobe Chineke Nna) Ọ bụ Nwa o nyere mo. Ihe ọ na-emere mo. Ọnụ m apụghịkọcha (Bass. Nwanne m soro m too Chukwu maka ọlụebube ọ lụlụ n’ọdị m egwu. O soro m tobe Chukwu).
Other Igbo Offertory Hymns
- Aja Dị Nsọ
- Anyị na-arịọ Gị Chineke Nna
- Bịanụ Wet’ihe Onyinye K’anyị nye Chineke
- Bịa nye Ya Ekene
- Bunye Chineke Onyinye Gị
- Bute Ihe Onyinye
- Bute Onyinye
- Butenụ Onyinye Dị Mma
- Butere Chineke Onyinye Gị
- Cheta ihe nile Chineke meere Gị
- Chineke Nara Onyinye anyị n’enye Gị
- Kele Chineke Jaa Ya Mma
- Chukwu Biko Nara Onyinye
- Chukwu Nna Nara
- Chukwu Nwa Emere Mmadụ
- Dinwenụ Anyị Ebutela Onyinye Anyị N’altar
- Ejila Onyinye Chineke eme Ngala
- Ihe m Nwere ka m Ga enye Dinwenụ
- Kedụ ihe m ga emelụ Dinwenụ
- Keleenụ Chukwu, Nyenụ ya Onyinye Ọmа
- Kwadoro Onwe Gị akụ N’eligwe
- Legodụ ihe Dinwenụ mere Anyị
- Mmụọozi nke Chineke bu Ite Mgbaisiọma
- Nara Ekele Chukwu N’enye Ezi Onyinye
- Nara O Chukwu
- Nara Onyinye Gọzikwa Ụmụ Gị
- Nara Onyinye Gọzie, Chukwu
- Nye Onyinye Chineke
- Onye Dịka Chukwu
- Nye Chineke Onyinye
- Nye Ya Onyinye Dị Mma
- O Chukwu Biko Nara Aja
- Onyinye Dị Asọ
- Ọkaka Imeka
- Olisa Doo
- Onye Na-enye Onyinye N’obi Ọcha
- Onyinye Ajadụ Nyere
- Onyinye Obi Ọcha
- Onyinye Mara Mma
- Onyinye Ọma
- Pụtanụ K’anyị nye Chineke Nna Onyinye
- Werenụ ọñụ bute Onyinye ụnụ n’ihu Chineke
- Were Onyinye Dị Mma Kelee Ya
- Anyị Erunyelụ Gị O Chukwu
- Chineke Nara Onyinye nke Ụmụ Gị
- Chukwu Họtalụ Abraham
- Kristi Dinwenụ Ụkọchukwu Ebebe
- Chineke Nna Onye na-enye Onyinye
- Chukwu Nna Dị Nsọ Anyị Ekele Gị
- Ekele Dịrị Onye Onyinye
- Ekene Marịa Ezigbo Nne
- Jesu Nara Onyinye Anyị
- Kedụ ihe m ga-emere Chineke
- Wetanụ ihe Onyinye dị mma, Nye Chineke
- Kịtaa Ahụ na Mmee Jesu
- Kedụ ihe m ga-enye Gị Chi m Chukwu bi n’igwe
- Onyinye nke Chukwu
- Ọlaọcha na Ọlaedo
- Otu Ụzọ n’Ụzọ Iri
- Ọ bụ Gịnị ka m ga-enye Onyenwe m
- Ọ bụ Chineke Nwe Ndụ
- Werenụ Onwe Gị nye Chukwu
- Aga m Enye Chukwu Onyinye
- Bịanụ Ka Anyị Keleenụ Chukwu
- Bịa Kelee Ya
- Buru Ụzọ Chọwa Alaeze
- Chinaemere m
- Ezi Chukwu Nara Aja Anyị
- Jesu Nwa Chineke Abịago
- Mma Mma Jesus
- Nara Aja N’aka Ụkọchukwu
- Nekene Ọlụ Dị Mma Chineke Nna Lụrụ Gị
- Ọ Gọzie Gị Kelee Ya
- Onyinye Siri N’ezi Obi
- So m Too Chukwu
- Kosisọ Chukwu
- Chinecherem
- Nyenụ Chukwu Ekele Kach’elu