Sọ Ngị O Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Sọ Ngị O Chineke‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Sọ Ngị O Chineke Lyrics

s,/d:-.m:-/r.d:l,:s,/d:-.m:m/r:r:s,/d:-.m:-

/r.d:l,:s,/t,:-.r:r/d:-:-//

Chorus: Sọ ngị O Chineke Nna bụ onye inye aka.

Sọ ngị O Chineke Nna bụ onye ndụ m.

1. Sọ ngị O Chineke Nna n’ahụ ime mmụọ,

Sọ ngị Nna maara ihe dị ya.

2. Sọ ngị O Chineke Nna maara onye m bụ

Sọ ngị O Chineke Nna maara ihe kọrọ m.

3. Sọ ngị O Chineke Nna nwe nsekpuru

A ga m esi ụzọ ọbụla sekpuere gị.

4. Sọ ngị O Chineke Nna ga-ekpe ụwa ikpe

Sọ ngị O Chineke Nna ga bụ ụgwọ nke m.

5. Sọ ngị O Chineke Nna maara ihe kọrọ m

Sọ ngị O Chineke Nna g’enyere m aka.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns